Over 85 Igbo Descriptors and Invocations for (Nne)Chukwu, the Supreme Being
In Igbo cosmology, the descriptors compiled in this post represent some of the multiple terms used to depict the diverse divine manifestations of the supreme beings responsible for creating our world (Uwa). We’ve put together a list featuring an invocation and multiple descriptors, from two distinct source materials, presented in a non-specific order.
We hope you find it useful!
Source material for the invocation below: “After God is Dibia” by John Anenechukwu Umeh
Okike Chi
Okike Uwa
Awuwa Walu Ife
na Okike Kelu Ife…
Following this, feel free to conclude with a salutation that resonates with you.
Source material for the descriptors below: “Leopards of the Magical Dawn: Science and the Cosmological Foundations of Igbo Culture" by Nze Chukwukadibia E. Nwafor
Nnechukwu (Divine Mother/Feminine):
Nne-Mu-Chukwu
Alawuala-Nnenwanyi-Okpu
Nnekete-Ngugu-Ofu-Ji-Ume-Ndu
Ofu-Mmiri-Zoturu-Okike-Ju-Mgbachaa
Otutu-Turu-Uwa-N’Aka-Okpu
Ikuku-Nnechukwu-Selitere-Uwa-N’ofu-Akwu
Nkata-Ofu-Moro-Anya-Ka-Ahu-Ha
Nne-Nwanyi-Agwu-Isi-Ajata
Nnenwanyi-Kpuru-Ara-K’ahu-Ha
Nne-Oma-Muru-Umu-Zuo-Umu
Mgba-Akwu-Oturukpa-Ete-Odii
Ele-Ya-Na Nwa-Ya-Wa-Ofu-Ogodo
Ezenwanyi-Nwe-Oshimiri-Iyi-Okike
Agadi-Nwanyi-Egwu-Toro-N’okpa
Ogwugwu-Nwanyi-Okpu
Ogbu-Amuma-Bari-Bari
Ofu-Aka-Kpara-Nku-Okike
Nne-Atu-Ara-Zuru-Ahu
Nnenwanyi-Afo-Mbu
Ezenwanyi-Iyi-Ogba
Owuwa Wara Uwa
Imo-Mmiri-Ochie
Oshimiri-Ata-Ata
Ishi Mmiri Ndu
Ora Muru Uwa
Nono-Ugwu-Aka
Ofu-Ululu-Aka
Agu-Nnem
Ekekereuwa
Ulidereuwa
Nnem-Nwanyi-Iyi
Nwanyi-Mara-Mma
Nne Oma
Nne Ora
Nne Ogazi
Nne Unye
Nne Ogo
Nne Uto
Nne Ebere
Nne Omumu
Nne Okpu
Nne Okike
Nne Nzu
Nne Uwa
Nne Iyi
Ijiriji Ndu
Chukwu (Divine Father/Masculine):
Olisa-Isi
Chukwu Eke
Chukwu Orie
Chukwu Afor
Chukwu Nkwo
Olisa-Onye-Enu
Ogazuru-Uwa-N’ofu-Nje
Achikwu-Igwe-Teghete
Aka-Ijite-Ofu
Eze Igwe N’asaa
Eze-Adum-Na-Mbu
Eze Atuma
Eze-Enu
Eze Uga
Eze-Iyi-Enu
Ezechitoke
Eze Anya Ofu
Eze Ogo
Eze Udo
Eze Oba
Eze Nka
Nwoke-Ele-Ele
Di-Mu-Uzu
Di-Nwe-Izu
Eze Obi Mbu
Eze-Ose-Ofu
Ogbuwa Ogene
Osebiliriuwa
Agali Odii
Igbudu Uwa
Igbudu Odii
Igbudu Ofu
Igbudu Aka
Igbudu Chi
Ezechukwuokike
Umeju-Uwa-Na-Igwe
Igudu-Odii-Gbara-Uwa-Gharii
Chukwu-Ono-N’igbudu-Aka-Uwa
Okike-Kere-Uwa-Na-Ihe-Di-Uwa-N’ime
Ofu-Agada-Mmuo-Ji-Ora-N’abo
Egwu-Ofu-Nyiri-Dike-Oja-Mgbute
Ofu-Ire-Oku-Shi-La-Mmuo-Gbara-Futa-La-Madu
Nwokeoma-Nwere-Awolo-Nne-Ya-Ukwu
Eze-Onwekodo-Ikpa-Okike
Uzu-Na-Akpuru-Onye-Ka-Odi-Ya-N’uche
Anu-Ofu-Nyiri-Ora-Mgbabgu
Igbo writer, mystic and philosopher.