Invocation for Anyanwu Ututu
Written By Oma
Nwanya Anwu, Onye Anya Ofu ma ya abulu Ozu-anya-ma-anya
Sun woman, One-eyed Being that is simultaneously the Anthill with eyes all over the body
Onye Anya Ofu na fulu Ora niile
One eye that sees all in the universe
Bilie n'ime anyi wee mee ka anyi wee ike di ndu fuma
Rise within and revive us
Bilie n'ime anyi wee gwoo anyi nke oma
Rise within and heal us
Ka i na-ebili elu kwa ubochi, biko sachapu anyi n'ochichi anyi ma mee ka anyi di ocha di ka ndi mbu na ndi egede
as you rise above daily kindly cleanse us of our impurities and keep us pure like our first and second ancestors
Iseee ✨
Other prayers & invocations:

Oma
Prayer for Success
Oma
Oma
Join Odinani Mystery School for access to Exclusive in-depth teachings on ancient Igbo wisdom and mystical sciences!

Igbo writer, mystic and philosopher.