Prayer to Nnechukwu

Nne Mu Chukwu

My Mother God

Ofu Aka Kpara Nku Okike

The Cosmic Womb That Bears Divine Light

Nnenwanyi Afo Mbu

Primordial Mother

Owuwa Wara Uwa

Creator of the World

Ijiriji Ndu

One who holds all life

Nne Anyi Nke Kere Uwa Niile

Our Divine Mother Who Created All Worlds

Ka e doo aha gi nso

May your name be praised and kept holy

Ka ihe icho lee n’uwa

Let your will be done on earth

Nye anyi akonuche na ike anyi ga-egi nweta nri anyi ga e ri ta a

Give us the wisdom and strength to get our daily bread for the day

Gbaghara anyi mmehie anyi na anyi bu mmadu

Forgive us our wrongdoings for we are humans

Dika anyi si gbahara ndi mehiere anyi

As we forgive those who wrong us

Nye Chi anyi ike

Give strength to our Chi

Odinani ga adi

Odinani will remain standing

Omenani ga adi

Our cultural values will be sustained

Ihe Oma niile di na be anyi ga adi

Everything good that exists in our communities will remain standing

Anyi gaa n’iru anyi ebute mma

When we move forward we will bring good things

Anyi gaa na azu anyi ebute mma

When we move backwards we will also bring good things

Anyi gaa na aka nri anyi ebute mma

When we move to the right we will bring good things

Anyi gaa na aka ekpe anyi ebute mma

When we move to the left we will also bring good things

Obia igbu anyi gbuo onwe ha

Those who wish us ill luck, ill luck shall befall them

Iseee.

 


 

Join Odinani Mystery School for access to Exclusive in-depth teachings on ancient Igbo wisdom and mystical sciences!

 

Oma

Igbo writer, mystic and philosopher.

Previous
Previous

The Whole Point of Ichu Aja is “Purification”

Next
Next

Everything You Need to Know About Ozubulu!